Give the Gift of Choice!
Too many options? Treat your friends and family to their favourite stores with a Bayshore Shopping Centre gift card, redeemable at participating retailers throughout the centre. Click below to purchase yours today!Purchase HereHome
ÀMUWO GI ỌZỌ N’EZIE SITE NA MIRI NA MỌ NSỌ? [Nbiputa Ntughari Ọhu]
Coles
Loading Inventory...
ÀMUWO GI ỌZỌ N’EZIE SITE NA MIRI NA MỌ NSỌ? [Nbiputa Ntughari Ọhu] in Ottawa, ON
By None
Current price: $4.00

![ÀMUWO GI ỌZỌ N’EZIE SITE NA MIRI NA MỌ NSỌ? [Nbiputa Ntughari Ọhu]](https://cdn.shopify.com/s/files/1/0655/8980/5233/files/image_b0ee3710-7440-44f7-8bca-3925d2eca472.jpg)
By None
ÀMUWO GI ỌZỌ N’EZIE SITE NA MIRI NA MỌ NSỌ? [Nbiputa Ntughari Ọhu] in Ottawa, ON
Current price: $4.00
Loading Inventory...
Size: Kobo eBook
*Product information may vary - to confirm product availability, pricing, shipping and return information please contact Coles
Àmuwo gi ọzọ n’ezie site na miri na Mọ Nsọ? [Nbiputa Ntughari Ọhu] (Igbo 01)
Isi-okwu di nkpà nke aha-akwukwọ nka bu “imu ọzọ site na Miri na Mọ Nsọ.” O nwere ihe mbu n’isi-okwu ahu. Ya bu, akwukwọ nka nāgwa ayi n’ebe ọ di ọcha ihe imu ọzọ bu na otú esi amu madu ọzọ site na miri na Mọ Nsọ dika okwu Bible si disie ike. Miri ahu nēgosi baptism Jisus na Jọdan ma Bible we nāsi kwa na nmehie nile ayi ka atukwasiworo na Jisus mb͕e emere-Ya baptism site n’aka Jọn Baptist. Jọn bu onye nānọchi anya ndi madu dum na nkpuru Eron, Onye-isi-nchu-àjà. Eron bikwasiri aka-ya abua n’isi ewu-ọpupu ahu we tukwasi kwa nmehie nile nke otù arọ nke ndi Israel n’elu-ya n’Ubọchi Nkpuchi-nmehie. Ọ bu onyinyo nke ezi ihe ahu nile gaje ibia. Baptism Jisus bu ihe-atù nke ibikwasi-aka-n’isi. Emere Jisus baptism n’udi ibikwasi-aka-n’isi na Jọdan. Ya mere Ọ bupuru nmehie nile nke uwa site na baptism-Ya ewe kpọgide-Ya n’obe ikwu ugwọ nmehie nile. Kama ndi-Kristian dikariri ọtutu amaghi ihe mere ejiri me Jisus baptism site n’aka Jọn Baptist na Jọdan. Baptism Jisus bu isi-okwu nke akwukwọ nka we bu kwa-ra otù akuku di nkpà n’Ozi ọma Miri na Mọ Nsọ. Apuru imu ayi ọzọ nání site n’ikwere na baptism Jisus ya na Obe-Ya.